-
2 Ihe E Mere 18:14Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
14 Ọ bịakwuteziri eze, eze asị ya: “Mịkaya, ọ̀ bụ anyị gaa lụso Remọt-gilied agha, ka ọ̀ bụ anyị agala?” Mịkaya asị ya ozugbo ahụ: “Gaanụ, unu ga-emeri. A ga-enyefekwa ya n’aka unu.”
-