2 Ihe E Mere 18:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Mịkaya asị: “Nụrụnụ ihe Jehova chọrọ ka m gwa unu: M hụrụ ka Jehova nọ ọdụ n’ocheeze ya+ nakwa ka ìgwè ndị mmụọ ozi niile nọ n’eluigwe+ guzo n’aka nri ya nakwa n’aka ekpe ya.+
18 Mịkaya asị: “Nụrụnụ ihe Jehova chọrọ ka m gwa unu: M hụrụ ka Jehova nọ ọdụ n’ocheeze ya+ nakwa ka ìgwè ndị mmụọ ozi niile nọ n’eluigwe+ guzo n’aka nri ya nakwa n’aka ekpe ya.+