2 Ihe E Mere 18:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ugbu a, Jehova emeela ka ndị amụma gị ndị a ghaara gị ụgha.+ Ma, nke bụ́ eziokwu bụ na Jehova ekpebiela na ihe ọjọọ ga-eme gị.”
22 Ugbu a, Jehova emeela ka ndị amụma gị ndị a ghaara gị ụgha.+ Ma, nke bụ́ eziokwu bụ na Jehova ekpebiela na ihe ọjọọ ga-eme gị.”