2 Ihe E Mere 18:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Zedekaya+ nwa Keneana wee bịaruo Mịkaya+ nso ma maa ya ụra,+ sị: “Olee nnọọ otú mmụọ Jehova si hapụ m gaa gwawa gị okwu?”+
23 Zedekaya+ nwa Keneana wee bịaruo Mịkaya+ nso ma maa ya ụra,+ sị: “Olee nnọọ otú mmụọ Jehova si hapụ m gaa gwawa gị okwu?”+