2 Ihe E Mere 18:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Agha ahụ bịara sie ezigbo ike n’ụbọchị ahụ, nke na a kwụwara eze Izrel ọtọ n’ụgbọ ịnyịnya ahụ chee ya ihu n’ebe ndị Siria nọ ruo mgbede. Ma, ọ nwụrụ mgbe anyanwụ dara.+
34 Agha ahụ bịara sie ezigbo ike n’ụbọchị ahụ, nke na a kwụwara eze Izrel ọtọ n’ụgbọ ịnyịnya ahụ chee ya ihu n’ebe ndị Siria nọ ruo mgbede. Ma, ọ nwụrụ mgbe anyanwụ dara.+