2 Ihe E Mere 20:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ndị mmadụ gara gwa Jehoshafat, sị: “Ìgwè ndị agha si n’Ịdọm+ ná mpaghara oké osimiri* na-abịa ịlụso gị agha. Ha nọ na Hazazọn-tema, ya bụ, En-gedi.”+
2 Ndị mmadụ gara gwa Jehoshafat, sị: “Ìgwè ndị agha si n’Ịdọm+ ná mpaghara oké osimiri* na-abịa ịlụso gị agha. Ha nọ na Hazazọn-tema, ya bụ, En-gedi.”+