2 Ihe E Mere 20:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ugbu a, legodị ihe ndị Amọn na-eme, ha na ndị Moab, na ndị si n’ala Sia bụ́ ugwu ugwu,+ ndị ị na-ekweghị ka ndị Izrel metụ aka mgbe ha si Ijipt na-apụta. Ha hapụrụ ha, ha ebibighịkwa ha.+
10 Ugbu a, legodị ihe ndị Amọn na-eme, ha na ndị Moab, na ndị si n’ala Sia bụ́ ugwu ugwu,+ ndị ị na-ekweghị ka ndị Izrel metụ aka mgbe ha si Ijipt na-apụta. Ha hapụrụ ha, ha ebibighịkwa ha.+