2 Ihe E Mere 20:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Chineke anyị, ị́ gaghị ata ha ahụhụ?+ O nweghị ihe anyị ga-emeli ìgwè mmadụ a na-abịa ịlụso anyị agha. Anyị amaghị ihe anyị ga-eme eme.+ Ma, anyị na-atụ anya na ị ga-enyere anyị aka.”+
12 Chineke anyị, ị́ gaghị ata ha ahụhụ?+ O nweghị ihe anyị ga-emeli ìgwè mmadụ a na-abịa ịlụso anyị agha. Anyị amaghị ihe anyị ga-eme eme.+ Ma, anyị na-atụ anya na ị ga-enyere anyị aka.”+