-
2 Ihe E Mere 20:16Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
16 Gakwurunụ ha echi. Ha ga-esi n’ụzọ e si abanye Ziz abịa. Unu ga-ahụ ha n’ebe dị nso n’ebe ndagwurugwu dị n’ihu ala ịkpa Jeruel jedebere.
-