2 Ihe E Mere 20:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 N’ụbọchị nke anọ, ha gbakọrọ na Ndagwurugwu Beraka, n’ihi na ebe ahụ ka ha nọ too* Jehova. Ọ bụ ya mere ha ji akpọ ebe ahụ Ndagwurugwu Beraka*+ ruo taa.
26 N’ụbọchị nke anọ, ha gbakọrọ na Ndagwurugwu Beraka, n’ihi na ebe ahụ ka ha nọ too* Jehova. Ọ bụ ya mere ha ji akpọ ebe ahụ Ndagwurugwu Beraka*+ ruo taa.