2 Ihe E Mere 20:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Mba dị iche iche malitere ịtụ Jehova Chineke ụjọ mgbe ha nụrụ na ọ lụsoro ndị iro Izrel agha.+