2 Ihe E Mere 20:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 N’ihi ya, e nweghị nsogbu ọ bụla n’ebe niile Jehoshafat na-achị. Chineke ya nọkwa na-eme ka ndị niile ọ na-achị zuru ike.+
30 N’ihi ya, e nweghị nsogbu ọ bụla n’ebe niile Jehoshafat na-achị. Chineke ya nọkwa na-eme ka ndị niile ọ na-achị zuru ike.+