2 Ihe E Mere 20:37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 Ma, Eliiza nwa Dodavahu, onye Marisha, buru amụma ihe ga-eme Jehoshafat, sị: “Ebe ọ bụ na gị na Ehazaya na-emekọtazi ihe, Jehova ga-ala ihe ị rụrụ n’iyi.”+ Ụgbọ mmiri ndị ahụ wee kpuo.+ Ha erughịkwa Tashish.
37 Ma, Eliiza nwa Dodavahu, onye Marisha, buru amụma ihe ga-eme Jehoshafat, sị: “Ebe ọ bụ na gị na Ehazaya na-emekọtazi ihe, Jehova ga-ala ihe ị rụrụ n’iyi.”+ Ụgbọ mmiri ndị ahụ wee kpuo.+ Ha erughịkwa Tashish.