2 Ihe E Mere 21:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Nna ha nyere ha ọtụtụ onyinye. O nyere ha ọlaọcha, ọlaedo, ihe ndị bara ezigbo uru, na obodo dị iche iche a rụsiri ike dị na Juda.+ Ma o nyere Jehoram alaeze ya,+ n’ihi na ọ bụ ya bụ ọkpara.
3 Nna ha nyere ha ọtụtụ onyinye. O nyere ha ọlaọcha, ọlaedo, ihe ndị bara ezigbo uru, na obodo dị iche iche a rụsiri ike dị na Juda.+ Ma o nyere Jehoram alaeze ya,+ n’ihi na ọ bụ ya bụ ọkpara.