2 Ihe E Mere 21:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Mgbe Jehoram chịwara alaeze nna ya nyere ya, o ji mma agha gbuo ụmụnne ya niile+ iji mee ka ọchịchị ya sie ike. O gbukwara ụfọdụ n’ime ndị isi ndị Izrel.
4 Mgbe Jehoram chịwara alaeze nna ya nyere ya, o ji mma agha gbuo ụmụnne ya niile+ iji mee ka ọchịchị ya sie ike. O gbukwara ụfọdụ n’ime ndị isi ndị Izrel.