2 Ihe E Mere 22:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ndị bi na Jeruselem wee chie Ehazaya ọdụdụ nwa ya eze ka ọ nọchie ya, n’ihi na ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga ha na ndị Arab so bịa ebe ndị Izrel mara ụlọikwuu gburu ndị niile tọrọ ya.+ Otú a ka Ehazaya nwa Jehoram si malite ịchị ndị Juda.+
22 Ndị bi na Jeruselem wee chie Ehazaya ọdụdụ nwa ya eze ka ọ nọchie ya, n’ihi na ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga ha na ndị Arab so bịa ebe ndị Izrel mara ụlọikwuu gburu ndị niile tọrọ ya.+ Otú a ka Ehazaya nwa Jehoram si malite ịchị ndị Juda.+