2 Ihe E Mere 22:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 O mere ihe ha gwara ya, gaa soro Jehoram nwa Ehab eze Izrel lụso Hazel+ eze Siria agha na Remọt-gilied.+ Ọ bụkwa ebe ahụ ka ndị ọgba ụta merụrụ Jehoram ahụ́.
5 O mere ihe ha gwara ya, gaa soro Jehoram nwa Ehab eze Izrel lụso Hazel+ eze Siria agha na Remọt-gilied.+ Ọ bụkwa ebe ahụ ka ndị ọgba ụta merụrụ Jehoram ahụ́.