2 Ihe E Mere 22:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Jehoram lawaziri Jezril+ ka ọ nọrọ ebe ahụ ka ahụ́ ahụ e merụrụ ya laa. E merụrụ ya ahụ́ ahụ na Rema mgbe ọ gara lụso Hazel eze Siria agha.+ Ehazaya* nwa Jehoram+ eze Juda gara Jezril ka ọ hụ Jehoram+ nwa Ehab n’ihi ahụ́ ahụ e merụrụ ya.*+
6 Jehoram lawaziri Jezril+ ka ọ nọrọ ebe ahụ ka ahụ́ ahụ e merụrụ ya laa. E merụrụ ya ahụ́ ahụ na Rema mgbe ọ gara lụso Hazel eze Siria agha.+ Ehazaya* nwa Jehoram+ eze Juda gara Jezril ka ọ hụ Jehoram+ nwa Ehab n’ihi ahụ́ ahụ e merụrụ ya.*+