2 Ihe E Mere 22:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ma, Chineke mere ka Ehazaya nwụọ mgbe ọ gara ịhụ Jehoram. Mgbe ọ garuru, ya na Jehoram gara ka ha hụ Jihu+ nwa nwa* Nimshaị, onye Jehova họpụtara ka o bibie ezinụlọ Ehab.+
7 Ma, Chineke mere ka Ehazaya nwụọ mgbe ọ gara ịhụ Jehoram. Mgbe ọ garuru, ya na Jehoram gara ka ha hụ Jihu+ nwa nwa* Nimshaị, onye Jehova họpụtara ka o bibie ezinụlọ Ehab.+