2 Ihe E Mere 22:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Mgbe Jihu malitere ime ndị ezinụlọ Ehab ihe Chineke kpebiri ka e mee ha, ọ hụrụ ndị isi ebo Juda, hụkwa ụmụ ụmụnne Ehazaya, ndị na-ejere Ehazaya ozi. O gbukwara ha.+
8 Mgbe Jihu malitere ime ndị ezinụlọ Ehab ihe Chineke kpebiri ka e mee ha, ọ hụrụ ndị isi ebo Juda, hụkwa ụmụ ụmụnne Ehazaya, ndị na-ejere Ehazaya ozi. O gbukwara ha.+