-
2 Ihe E Mere 22:11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 Ma, Jehoshabịat* nwa eze zooro ezoro si ebe ụmụ eze ndị a chọrọ igbu nọ kupụ Jehoash+ nwa Ehazaya. O kunyere ya nwaanyị na-enye ya ara ma kpọba ha abụọ n’ọnụ ụlọ dị n’ime ime. Jehoshabịat bụ nwa Eze Jehoram.+ (Ọ bụ nwunye Jehoyada+ onye nchụàjà, bụrụkwa nwanne Ehazaya.) O zoro Jehoash ka Atalaya ghara ịhụ ya, nke mere na o gbughị ya.+
-