2 Ihe E Mere 23:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 N’afọ nke asaa, Jehoyada katara obi kpọọ ndị isi nke otu narị otu narị ndị agha,+ ha na ya agbaa ndụ. Ndị isi ahụ bụ Azaraya nwa Jeroham, Ishmel nwa Jehohenan, Azaraya nwa Obed, Measaya nwa Adaya, na Elishefat nwa Zikraị.
23 N’afọ nke asaa, Jehoyada katara obi kpọọ ndị isi nke otu narị otu narị ndị agha,+ ha na ya agbaa ndụ. Ndị isi ahụ bụ Azaraya nwa Jeroham, Ishmel nwa Jehohenan, Azaraya nwa Obed, Measaya nwa Adaya, na Elishefat nwa Zikraị.