2 Ihe E Mere 23:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 ha na eze gbara ndụ+ n’ụlọ ezi Chineke. Mgbe ha gbachara ndụ, Jehoyada sịrị ha: “Ihe Jehova kwere Devid ná nkwa gbasara ụmụ ya ga-eme. Ọ bụ nwa eze ga-achị.+
3 ha na eze gbara ndụ+ n’ụlọ ezi Chineke. Mgbe ha gbachara ndụ, Jehoyada sịrị ha: “Ihe Jehova kwere Devid ná nkwa gbasara ụmụ ya ga-eme. Ọ bụ nwa eze ga-achị.+