2 Ihe E Mere 23:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ihe a ka unu ga-eme: Ndị nchụàjà na ndị Livaị ga-eke onwe ha ụzọ atọ. Otu ụzọ ga-abịa ọrụ+ n’Ụbọchị Izu Ike. Ha ga na-eche ọnụ ụzọ nche.+
4 Ihe a ka unu ga-eme: Ndị nchụàjà na ndị Livaị ga-eke onwe ha ụzọ atọ. Otu ụzọ ga-abịa ọrụ+ n’Ụbọchị Izu Ike. Ha ga na-eche ọnụ ụzọ nche.+