2 Ihe E Mere 23:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Unu ekwela ka onye ọ bụla bata n’ụlọ Jehova ma e wezụga ndị nchụàjà na ndị Livaị na-eje ozi.+ Ọ bụ ha ga-abata n’ihi na ha dị nsọ. Ndị ọzọ niile ga-anọ n’èzí na-arụ ọrụ ha kwesịrị ịrụrụ Jehova.
6 Unu ekwela ka onye ọ bụla bata n’ụlọ Jehova ma e wezụga ndị nchụàjà na ndị Livaị na-eje ozi.+ Ọ bụ ha ga-abata n’ihi na ha dị nsọ. Ndị ọzọ niile ga-anọ n’èzí na-arụ ọrụ ha kwesịrị ịrụrụ Jehova.