2 Ihe E Mere 23:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ndị Livaị ga-agba eze gburugburu, onye nke ọ bụla ga-ejikwa ngwá agha ya n’aka. Gbuonụ onye ọ bụla batara n’ụlọ ahụ. Sorokwanụ eze ebe ọ bụla ọ na-aga.”*
7 Ndị Livaị ga-agba eze gburugburu, onye nke ọ bụla ga-ejikwa ngwá agha ya n’aka. Gbuonụ onye ọ bụla batara n’ụlọ ahụ. Sorokwanụ eze ebe ọ bụla ọ na-aga.”*