-
2 Ihe E Mere 23:13Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
13 Ọ hụkwara ka eze guzo n’akụkụ otu ogidi* nke dị ebe e si abata n’ụlọ ahụ. Ndị isi+ na ndị na-afụ opi nọkwa n’akụkụ eze. Ndị obodo ahụ niile nọkwa na-aṅụrị ọṅụ+ ma na-afụ opi. Ndị ji ngwá egwú na-abụ abụ nọkwa na-edu ndị niile ahụ na-aṅụrị ọṅụ. Ihe a mere ka Atalaya dọwaa uwe ya, tie mkpu, sị: “Ha agbaala m mgba okpuru! Ha agbaala m mgba okpuru!”
-