-
2 Ihe E Mere 23:14Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
14 Ma Jehoyada onye nchụàjà kpọrọ ndị isi ìgwè otu narị otu narị ahụ, ya bụ, ndị isi ndị agha, sị ha: “Kpọpụnụ ya ebe a unu nọ. Ọ bụrụkwa na onye ọ bụla esoro ya, jirinụ mma agha gbuo onye ahụ.” Jehoyada onye nchụàjà kwukwara, sị: “Unu egbula ya n’ụlọ Jehova.”
-