2 Ihe E Mere 23:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Mgbe e mechara, mmadụ niile gara n’ụlọ Bel, kwatuo ya,+ kụriekwa ebe ndị a na-achụrụ ya àjà na arụsị ndị dị ebe ahụ.+ Ha gbukwara Matan bụ́ onye nchụàjà Bel+ n’ihu ebe ịchụàjà ndị ahụ.
17 Mgbe e mechara, mmadụ niile gara n’ụlọ Bel, kwatuo ya,+ kụriekwa ebe ndị a na-achụrụ ya àjà na arụsị ndị dị ebe ahụ.+ Ha gbukwara Matan bụ́ onye nchụàjà Bel+ n’ihu ebe ịchụàjà ndị ahụ.