18 Jehoyada nyefeziri ndị nchụàjà na ndị Livaị ọrụ ndị dị n’ụlọ Jehova. Devid adịla mbụ kee ha n’ìgwè n’ìgwè ka ha na-elekọta ụlọ Jehova, na-achụkwara Jehova àjà a na-esu ọkụ+ otú e dere n’Iwu Mosis ka a na-eme.+ Ka ha na-eme ihe ndị a, ha ga na-aṅụrị ọṅụ, na-abụkwa abụ otú Devid kwuru ka a na-eme.