2 Ihe E Mere 23:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 O dowekwara ndị nche ọnụ ụzọ ámá+ n’ọnụ ụzọ ámá ndị dị n’ụlọ Jehova, ka onye ọ bụla na-adịghị ọcha n’ụzọ ọ bụla ghara ịbanye.
19 O dowekwara ndị nche ọnụ ụzọ ámá+ n’ọnụ ụzọ ámá ndị dị n’ụlọ Jehova, ka onye ọ bụla na-adịghị ọcha n’ụzọ ọ bụla ghara ịbanye.