2 Ihe E Mere 23:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ọ kpọkwara ndị isi ìgwè otu narị otu narị ndị agha,+ ndị ukwu, ndị ọchịchị, nakwa ndị obodo ahụ niile, ha esi n’ụlọ Jehova kpọrọ eze pụwa. Ha sizi n’ọnụ ụzọ ámá dị n’ebe mgbago bata n’ụlọ* eze, meekwa ka eze nọrọ n’ocheeze+ alaeze ahụ.+
20 Ọ kpọkwara ndị isi ìgwè otu narị otu narị ndị agha,+ ndị ukwu, ndị ọchịchị, nakwa ndị obodo ahụ niile, ha esi n’ụlọ Jehova kpọrọ eze pụwa. Ha sizi n’ọnụ ụzọ ámá dị n’ebe mgbago bata n’ụlọ* eze, meekwa ka eze nọrọ n’ocheeze+ alaeze ahụ.+