2 Ihe E Mere 24:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Jehoash dị afọ asaa mgbe ọ malitere ịchị.+ Ọ chịrị afọ iri anọ na Jeruselem. Aha nne ya bụ Zibia onye Bia-shiba.+
24 Jehoash dị afọ asaa mgbe ọ malitere ịchị.+ Ọ chịrị afọ iri anọ na Jeruselem. Aha nne ya bụ Zibia onye Bia-shiba.+