2 Ihe E Mere 24:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 N’ihi ya, a rụrụ otu igbe,+ dọsa ya ná mpụga ọnụ ụzọ ámá ụlọ Jehova otú eze kwuru ka e mee.+