2 Ihe E Mere 24:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 A gwakwara ndị Juda niile na ndị niile bi na Jeruselem ka ha tụọrọ Jehova ụtụ dị nsọ,+ otú Mosis ohu ezi Chineke gwara ndị Izrel n’ala ịkpa ka ha na-eme.
9 A gwakwara ndị Juda niile na ndị niile bi na Jeruselem ka ha tụọrọ Jehova ụtụ dị nsọ,+ otú Mosis ohu ezi Chineke gwara ndị Izrel n’ala ịkpa ka ha na-eme.