11 Ọ na-abụ ndị Livaị hụ na ego dị n’igbe ahụ ehiela nne, ha ebugara ya eze ka e wepụta ego dị n’ime ya. Odeakwụkwọ eze na onye na-enyere onyeisi nchụàjà aka na-abịazi wepụta ego dị n’igbe ahụ,+ bughachikwa ya ebe ọ na-adị. Otú a ka ha na-eme kwa ụbọchị. Ha na-enwetakwa nnukwu ego.