12 Eze na Jehoyada na-ewerezi ya nye ndị na-elekọta ọrụ a na-arụ n’ụlọ Jehova. Ndị ahụ agazie goo ndị na-awa nkume na ndị omenkà ka ha bịa rụzie ụlọ Jehova.+ Ha na-egokwa ndị na-eji ígwè na ọla kọpa arụ ọrụ ka ha bịa rụzie ihe ndị mebiri n’ụlọ Jehova.