2 Ihe E Mere 24:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ha liri ya n’Obodo Devid n’ebe a na-eli ndị eze,+ n’ihi na o mere ihe ọma n’Izrel+ n’ihe gbasara ezi Chineke na ụlọ nsọ ya.
16 Ha liri ya n’Obodo Devid n’ebe a na-eli ndị eze,+ n’ihi na o mere ihe ọma n’Izrel+ n’ihe gbasara ezi Chineke na ụlọ nsọ ya.