2 Ihe E Mere 24:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Jehova nọkwa na-ezigara ha ndị amụma iji mee ka ha lọghachikwute ya. Ndị amụma ahụ nọkwa na-adụ ha ọdụ, ma ha egeghị ha ntị.+
19 Jehova nọkwa na-ezigara ha ndị amụma iji mee ka ha lọghachikwute ya. Ndị amụma ahụ nọkwa na-adụ ha ọdụ, ma ha egeghị ha ntị.+