2 Ihe E Mere 24:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ihe ndị gbasara ụmụ Jehoash, na ọtụtụ ihe ọjọọ ndị e kwuru na o mere,+ nakwa otú o si rụzie ụlọ ezi Chineke,+ e dere ha n’akwụkwọ e dere gbasara ndị eze. Amazaya nwa ya nọchiri ya, malite ịchị.
27 Ihe ndị gbasara ụmụ Jehoash, na ọtụtụ ihe ọjọọ ndị e kwuru na o mere,+ nakwa otú o si rụzie ụlọ ezi Chineke,+ e dere ha n’akwụkwọ e dere gbasara ndị eze. Amazaya nwa ya nọchiri ya, malite ịchị.