4 Ma o gbughị ụmụ ha, n’ihi na o mere ihe e dere n’Iwu, nke dị n’akwụkwọ Mosis, ebe Jehova nyere iwu, sị: “A gaghị egbu ndị nna n’ihi ihe ụmụ ha mere, a gaghịkwa egbu ụmụ n’ihi ihe nna ha mere. Kama, ọ bụ mmehie mmadụ mere ka a ga-eji maka ya gbuo ya.”+