-
2 Ihe E Mere 25:5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 Amazaya kpọkọtakwara ndị Juda ma gwa ha ka ha kwụrụ n’ọnụmara n’ọnụmara. Ọnụmara nke ọ bụla na ndị isi ha ga-anọ, ya bụ, ndị isi nke otu puku otu puku ndị agha na ndị isi nke otu narị otu narị ndị agha. O mere ihe a maka ndị Juda na ndị Benjamin niile.+ O debara aha ha n’akwụkwọ malite ná ndị dị afọ iri abụọ gbagowe.+ Ha niile dị narị puku atọ (300,000). Ha bụ ndị agha a zụrụ azụ,* ndị nwere ume ibu ube na ọta ukwu.
-