2 Ihe E Mere 25:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ọ gara n’Izrel goo otu narị puku (100,000) ndị bụ́ dike n’agha. O ji otu narị talent* (100) ọlaọcha goo ha.
6 Ọ gara n’Izrel goo otu narị puku (100,000) ndị bụ́ dike n’agha. O ji otu narị talent* (100) ọlaọcha goo ha.