2 Ihe E Mere 25:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Kama gawa naanị gị, lụọ agha, obi siekwa gị ike n’agha a. Ma ọ́ bụghị ya, ezi Chineke nwere ike ime ka onye iro gị merie gị, n’ihi na Chineke nwere ike inyere mmadụ aka,+ nweekwa ike ime ka e merie mmadụ.”
8 Kama gawa naanị gị, lụọ agha, obi siekwa gị ike n’agha a. Ma ọ́ bụghị ya, ezi Chineke nwere ike ime ka onye iro gị merie gị, n’ihi na Chineke nwere ike inyere mmadụ aka,+ nweekwa ike ime ka e merie mmadụ.”