2 Ihe E Mere 25:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Amazaya wee gwa onye nke ezi Chineke, sị: “Oleekwanụ maka otu narị (100) talent m nyere ndị agha Izrel?” Onye nke ezi Chineke asị ya: “Jehova nwere ike inye gị ihe karịrị ya.”+ 2 Ihe E Mere Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 25:9 Ọmụmụ Ihe Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ,5/2023, p. 7
9 Amazaya wee gwa onye nke ezi Chineke, sị: “Oleekwanụ maka otu narị (100) talent m nyere ndị agha Izrel?” Onye nke ezi Chineke asị ya: “Jehova nwere ike inye gị ihe karịrị ya.”+