2 Ihe E Mere 25:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ma mgbe Amazaya gbuchara ndị Ịdọm, o welatara arụsị dị iche iche ndị Sia na-efe ma dowe ha ebe ọ ga na-aga efe ha.+ O bidokwara ịkpọrọ ha isiala, na-esukwara ha àjà ọkụ.
14 Ma mgbe Amazaya gbuchara ndị Ịdọm, o welatara arụsị dị iche iche ndị Sia na-efe ma dowe ha ebe ọ ga na-aga efe ha.+ O bidokwara ịkpọrọ ha isiala, na-esukwara ha àjà ọkụ.