16 Mgbe ọ gwara eze ihe a, eze sịrị ya: “Mechie ọnụ!+ Ònye mere gị onye ndụmọdụ eze?+ Ị̀ chọrọ ịnwụ?” Onye amụma ahụ mechiziri ọnụ. Ma tupu ya emechie ọnụ, ọ sịrị: “Ama m na Chineke ekpebiela ịla gị n’iyi n’ihi ihe a i mere nakwa n’ihi na i geghị ntị n’ihe m kwuru.”+