2 Ihe E Mere 25:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Mgbe Amazaya eze Juda na ndị ndụmọdụ ya gbachara izu, o zigaara Jehoash nwa Jehoahaz nwa Jihu eze Izrel ozi, sị: “Bịa ka mụ na gị lụọ agha.”*+
17 Mgbe Amazaya eze Juda na ndị ndụmọdụ ya gbachara izu, o zigaara Jehoash nwa Jehoahaz nwa Jihu eze Izrel ozi, sị: “Bịa ka mụ na gị lụọ agha.”*+