2 Ihe E Mere 25:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ma Amazaya egeghị ya ntị,+ n’ihi na ọ bụ otú ezi Chineke si chọọ ya. Ọ chọrọ inyefe ha n’aka ndị iro ha,+ maka na ha na-efe chi ndị Ịdọm.+
20 Ma Amazaya egeghị ya ntị,+ n’ihi na ọ bụ otú ezi Chineke si chọọ ya. Ọ chọrọ inyefe ha n’aka ndị iro ha,+ maka na ha na-efe chi ndị Ịdọm.+