23 Jehoash eze Izrel jidere Amazaya eze Juda, nwa Jehoash nwa Jehoahaz. O jidere ya na Bet-shimesh, mechaa kpụta ya na Jeruselem. Ọ kwatukwara mgbidi Jeruselem, malite n’Ọnụ Ụzọ Ámá Ifrem+ ruo n’Ọnụ Ụzọ Ámá Dị n’Ebe Mgbidi Sụkọtara Isi.+ Mgbidi ahụ ọ kwaturu dị narị kubit anọ (400).